lirikcinta.com
a b c d e f g h i j k l m n o p q r s t u v w x y z 0 1 2 3 4 5 6 7 8 9 #

lirik lagu ogene – zoro

Loading...

aheee
zee
aheee
zoro akaso wee he
zoro ndi ogene
unem oooh
ahhheeee
obeee

anyi na asu fune n’ogen you know i mean
ji ferrari echute ngene you know i mean
adiro eli m eli ka udene you know i mean
igbo boy fresh to the sucks you know i’m saying
anyi na asu fune n’ogen you know i mean
ji ferrari echute ngene you know i mean
adiro eli m eli ka udene you know i mean

igbo boy pull up to the sucks you know i’m saying

nwaokeke nwaokafor banyi ooo eyi
una anukwalu ogene
nweke nwamgborie banyi oooo
nyenu m ogene
kerere-nkere ntewe itewe
ebelebe ogene

payitenu kenkere ntewe itewe eyi
ebelebe ogene

zee
hafu champagne butelu mu pammy
wefu egwu lil’ wayne kpo udubunch pammy
iga enwecha zoro n’ofe kana aju ese magi
tantalaiza pampatiza sh-te num ofe mgbolodi
since been taking it vocal,
one hundred but been keeping it local
my people sili m jay z, living biblical hova
ndi malu m ama ma na mdi social
igbo music taking me over
bring your sick age rappers sum it up b-tch
ab-m the total
bowa akana, ijide ego bowakana
with umu nwa di mma di shapu ka di iru ogbuadana
nwa bu edege n’ime bem,
n’oyi n’akukwa n’ime bem,
zink m zink akirika mana nju n’aju n’ime bem
mana enwe ife anyi chulu,
aga enye gi t-tle
aguba ndi eze my uncle ji aka gbaji bicycle

the nwa fu ife anyi fulu
n-ba ka ofe okwuru,
mana anya ga api gi ma iwelu anya gi fu ife anyi fulu, ibulu bible

nwaokeke nwaokafor banyi ooo eyi
una anukwalu ogene
nweke nwamgborie banyi oooo
nyenu m ogene

kerere-nkere ntewe itewe
ebelebe ogene
payitenu kenkere ntewe itewe eyi
ebelebe ogene

ina eme guy, onye muru gu
ishi n’idi bad, onye muru gu
ina asu ingiri, onye muru gu
ina package, onye muru gu
o shake tekwe, agble visa
ada olisa payitewe ya nyewe itewe
payitewe ya dodorima ka anyi tewe egwu nu

ebelebe eyi ogene
kerere-nkere ntewe itewe
ebelebe ogene
payitenu kenkere ntewe itewe eyi
ebelebe ogene

anyi na asu fune n’ogen you know i mean
ji ferrari echute ngene you know i mean

adiro eli m eli ka udene you know i mean
igbo boy fresh to the sucks you know i’m saying
anyi na asu fune n’ogen you know i mean
ji ferrari echute ngene you know i mean
adiro eli m eli ka udene you know i mean
igbo boy pull up to the sucks you know i’m saying

makana jerry n’asu fune n’ogene
puku na don chino na’asu fune n’ogene
aguba ndi eze banyi shi na osuru fune n’ogene
de idu n’isuawa i’nulu fune n’ogene ha
aku chukwu n’ezinifute nulu amalune
ogbu agu n’osuneyi bia nulu amalu ubo
honourable chimobi eze ina anukwa amalune
okpoche ngene nulu ogene o amualu ubo tewee
ejike bureau de change
phyno fino nwoke iji change
major banks n’chi ajo egwu
nelson n’acho ajo okwu
ijele one n’igbo n’ine
flavour n’abania oke shi-nne
ijele one n’igbo n’ine
igbo n’ine
ana m

lirik lagu lainnya :

YANG LAGI NGE-TRENDS...

Loading...