lirikcinta.com
a b c d e f g h i j k l m n o p q r s t u v w x y z 0 1 2 3 4 5 6 7 8 9 #

lirik lagu echefula – illbliss feat. zoro

Loading...

echef*kwa nao
chapo
anywhere in the world anyi abawago to conquer
loud it (echef*kwana o)
nwoke n’agbazi ka thunder
nwoke bu a don
nwoke bu a hustler
nwoke yi bow tie
n’aka gi bu di money
nwoke n’atu afia ma nebu na daily
40 feet container still clear on a daily
brave, imana nwoke were obi
gosim the business k’anyi churu gaba
echef*kwala ebe isi
onye wetara ojii wetara ndu azu ndu nsala na utara ji
echef*kwala omenala, your culture and roots
eyim isi*agu and timberland boot
na añu so hero with the swag of a boss
the guy di gi di okay ikpo ya rick ross

umuafo global
anyi ncha local
red cap chiefs with the title
oga boss and zee for the culture
nmanya bu nke anyi
nke anyi bu nke anyi

omenani bu nu my pride come in and ride kam gosi gi ebe m si bido
omenani bu nu my pride come in and ride kam gosi gi ebe m si bido
omenani bu my pride
omenani bu my pride o

echefuna omenala gi
echefuna ebe isi bido
echefuna omenala gi
echefuna ebe isi bido

tinye mu na bus, burum naba igbo
anorom na loss
ifugo fu igbo
zoro amuru na okporo onitsha
otunkpo turu ugo
nw*nkpo akwo n’azu n’egoro achicha
adim proud of my heritage
aburokwam akamoba
anyi derseve ru accolades
nwaofuma n’eme ofuma
umu asa n’esim porridge
ndi egwu n’enyem courage
muwa anoro ofuma
onye ozi nyem one bottle of hero mu wa anoro ofuma
añara na ose ojii n’elu table
miri oku kadi n’ime kettle
oga boss onowu n’rap na mu wa zoro akpa swag
igbo boys made of metal

omenani bu nu my pride come in and ride kam gosi gi ebe m si bido
omenani bu nu my pride come in and ride kam gosi gi ebe m si bido
omenani bu my pride
omenani bu my pride o

echefuna omenala gi
echefuna ebe isi bido
echefuna omenala gi
echefuna ebe isi we bido
echefuna omenala gi
echefuna ebe isi we bido
echefuna omenala gi
echefuna ebe isi we bido

lirik lagu lainnya :

YANG LAGI NGE-TRENDS...

Loading...