
bia jaa ya mma - dr. zed lyrics
bia soro mu n’eto yo
bia nu k’anyi kele nu ya
n’ihi n’odi mma
soro nu’m kele nu ya
ahughi’m onye ozo di ka gi
nani gi bu oma,m nwere
ahughi’m onye ozo di ka gi
aga m’akpo gi dike
oji obara asacha njom
nwaturu nke kalvari
bia soro mu n’eto yo
bia nu k’anyi kele nu ya
n’ihi n’odi mma
soro nu’m kele nu ya
ahughi’m onye ozo di ka gi
nani gi bu oma,m nwere
ahughi’m onye ozo di ka gi
aga m’akpo gi dike
oji obara asacha njom
nwaturu nke kalvari
ifeoma o n’eme
bia ja ya mma
olu oma o n’aruru gi o!
bia nye y’ekele
ifeoma o n’emere gi o!
bia ja ya mma
bia nye y’ekele
bia soro mu n’eto yo
bia nu k’anyi kele nu ya
n’ihi n’odi mma
soro nu’m kele nu ya
nko ifе chim n’efe n’emе
chi g’eji ma chi g’abo
nko ife chim n’efe n’eme
nkoba ya nma okocha ya
oji obara asacha njom
nwaturu nke kalvari
ifeoma o n’eme
bia ja ya mma
olu oma o n’aruru gi o!
bia nye y’ekele
ifeoma o n’emere gi o!
bia ja ya mma
bia nye y’ekele
ifeoma o n’eme
bia ja ya mma
olu oma o n’aruru gi o!
bia nye y’ekele
ifeoma o n’emere gi o!
bia ja ya mma
bia nye y’ekele
ifeoma o n’eme
bia ja ya mma
olu oma o n’aruru gi o!
bia nye y’ekele
ifeoma o n’emere gi o!
bia ja ya mma
bia nye y’ekele
ifeoma o n’eme
bia ja ya mma
olu oma o n’aruru gi o!
bia nye y’ekele
ifeoma o n’emere gi o!
bia ja ya mma
bia nye y’ekele
Random Song Lyrics :
- d.i.y. - brett newski lyrics
- processional - original broadway cast of the sound of music lyrics
- te vejo em cores - mayko fonseca lyrics
- como maría - la madre tirana lyrics
- nobody told me - john mayall lyrics
- jetzt bistdufrei - taktloss lyrics
- golden - now united lyrics
- luces negras - apolo bacco lyrics
- bize daha var mı? - yetersiz bakiye lyrics
- exposing the poems i wrote about you - dollsaway lyrics