ebe m si - drenco lyrics
[chorus]
i makwa ebe m si
i makwa ebe m si
i makwa ebe m si
i makwa ebe m si
yea ay ay ay i say
ay ay ay ay x2
[drenco]
yea, o kwa o kwa that ibo boy, drenco!
o bu n’imaro kwa mu na gi a kwuro kwa
ana m akowa n’ o bu n’egwua elero kwa
naija to america nwanne mu nwa ekwero kwa
maka n’ anyiwa bu ndi igbo di egwu
otu anyi si achu this money n’ uwa eyi egwu
a bia kwa n’ umu nwanyi anyi nwere di best
umu agboho mara ezigbo nma with beautiful legs
ju go di ese, i choro ndi igbo nye go di efe
o nwero kwa, i gwa gi eziokwu anyi enwero di efe
enugu ka bu kwa ebe m si, coal city!
ebe oyi gi nwere ike i pia gi nime ochichi
no pity, i don take am to las gidi
o n’ ewute m ma nnu na nwanne m ejiro shishi
nwanne bunye uche gi ebe a this track bu kwa efizzy
o buru n’ i no na streets make you take am easy
[chorus]
i makwa ebe m si
i makwa ebe m si
i makwa ebe m si
i makwa ebe m si
yea ay ay ay i say
ay ay ay ay x2
nwa naija ka m bu
nwa naija ka m bu
nwa naija ka m bu
nwa naija ka m bu
ay ay, nwa naija ka m bu
ay ay, asi m nwa naija ka m bu x2
[chorus]
i makwa ebe m si
i makwa ebe m si
i makwa ebe m si
i makwa ebe m si
yea ay ay ay i say
ay ay ay ay x2
Random Song Lyrics :
- alien stranger - abm (all business matty) lyrics
 - wild child - the ghost of paul revere lyrics
 - position - pelly lyrics
 - ice cream remix - dtune_pl lyrics
 - mayday (made the plane crash) [unreleased] - th3d1vi5ion lyrics
 - on a limb - santana 9ine lyrics
 - story of an immigrant (live) - civil twilight lyrics
 - casemaker - sinkhole lyrics
 - looking for me - codelta lyrics
 - calla - ríal guawankó lyrics