big moves only - flavour lyrics
[chorus]
odogwu is coming obodo edelu jigi jigi
achalugo is coming obodo edelu jigi jigi
big moves only obodo edelu jigi jigi
big flex only obodo edelu jigi jigi
ị mana anyị pụta ọgbọ ụbo
ọ ga*adị loud, ụbo
ị mana anyị pụta ọgbọ ụbo
ọ ga*adị loud, ụbo
ijele pụta ọgbọ ụbo
ọ ga*adị loud, ụbo
ijele bata osu ụbo
ọ ga*adị loud, ụbo
ihenwe ejekwe eme, ụbo
onye ọ mara sụrụ ya ya ya sụrụ ya
[verse 1]
obodo edelụ jigi jigi
amụọ nwoke ya bụrụ nwoke
amụọ nwoke ya bụrụ nwoke
amụọ nwoke ya bụrụ nwoke
amụọ nwoke ya bụrụ nwoke
anyị nwelụ, anyị nwelụ ndị na*ejelụ obodo ozi
anyị nwelụ, anyị nwelụ ndị na*arụrụ obodo ọrụ
anyị nwelụ, anyị nwelụ ndị na*emelụ obodo ife
ndị be anyị ọ kwa ya bụ kọ ọdụ o na*ekwu oooo
[chorus]
odogwu is coming obodo edelu jigi jigi
achalugo is coming obodo edelu jigi jigi
big moves only obodo edelu jigi jigi
big flex only obodo edelu jigi jigi
ị mana anyị pụta ọgbọ ụbo
ọ ga*adị loud, ụbo
ị mana anyị pụta ọgbọ ụbo
ọ ga*adị loud, ụbo
ijele pụta ọgbọ ụbo
ọ ga*adị loud, ụbo
ijele bata osu ụbo
ọ ga*adị loud, ụbo
ihenwe ejekwe eme, ụbo
onye ọ mara sụrụ ya ya ya sụrụ ya
[verse 2]
obodo edelụ jigi jigi
ọdelụ
ebube ebube, akataka
ife anyị ji bịa ebube erike, ahịa amarọ uzo ọgụ nwanne m, a na*abalụ agụ mba
ekwube ọnụ nkịtị ọ bụrụ aja mbele
Random Song Lyrics :
- actors - glizzy gang lyrics
- limp right back (alternate version) - deer tick lyrics
- crooked soul - simon steadman lyrics
- venner for evigt - bjørnskov lyrics
- dear moon - jun hyo seong lyrics
- poquito a poquito - henry santos lyrics
- dalej - zero (pl) lyrics
- somewhere - westerns lyrics
- right/wrong - emaan x undrscr lyrics
- ... de toilette - bernard adamus lyrics