lirikcinta.com
a b c d e f g h i j k l m n o p q r s t u v w x y z 0 1 2 3 4 5 6 7 8 9 #

daberechi - flavour lyrics

Loading...

i live my life for you
i give it all to you
agụ na*eche mba
na you dey fight all my battles for me
lord, i live my life for you
i’ll never be put to shame
dabere chineke
lord, i put my trust in you
iyee iyee iyee iyee
ah eh
chineke nke igwe
ah eh
nna chụba fa
ah eh
chụba ndị na*achụ anyị
ah eh
busobe ha agha
ah eh
ike ama ngwụ anyị
ah eh
dabere chineke
lord, i put my trust in you
beginning and the ending
alpha omega
onye e ji abaa
chi m bụ oshimiri ataata
ị marala na chineke anyị dị ebube?
agịdịgba agịdịgba
ihe o kwere na nkwa, ọ ga*emezu
na you dey fight all my battles for me
lord, i live my life for you
i’ll never be put to shame
dabere chineke
lord, i put my trust in you
iyee iyee iyee iyee
ah eh
chineke nke igwe
ah eh
nna chụba fa
ah eh
chụba ndị na*achụ anyị
ah eh
busobe ha agha
ah eh
ike ama ngwụ anyị
ah eh
dabere chineke
lord, i put my trust in you
iyee iyee iyee iyee
ah eh
chineke nke igwe
ah eh
nna chụba fa
ah eh
chụba ndị na*achụ anyị
ah eh
busobe ha agha
ah eh
ike ama ngwụ anyị
ah eh
dabere chineke
lord, i put my trust in you

Random Song Lyrics :

Popular

Loading...