
igbo amaka - flavour lyrics
masterkraft on the beat, go
ifu zie’m kpo nu mu onyi igbo
maka n’abum onyi igbo
ihe nme, igbo amaka, oh igbo amaka
if you see me, callu me onyi igbo
maka n’abum onyi igbo
ihe nme, igbo amaka, oh igbo amaka
anywhere i enter, they callu me onyi igbo
maka n’abum onyi igbo
ihe nme, igbo amaka, oh igbo amaka
all over the world, they callu me onyi igbo
maka n’abum onyi igbo
ihe nme, igbo amaka, oh igbo amaka
ndi igbo ne dozi obodo
ndi igbo ne mepe obodo
ndi igbo na hazi obodo
ndi igbo ne me ofu ma
ndi igbo nno nime afia
ndi igbo nno diaspora
ndi igbo nno entertainment
ndi igbo nno government
anyi ne me ife silike
anyi ne me ife kalaka
anywhere you enter we they there (na we dey here)
i waka i never see, beautiful people oo oo oo
igbo amaka heh, a’bum onyi igbo
Random Song Lyrics :
- tharangini - tharangini lyrics
- apa kata bapak - .feast feat. sir dandy lyrics
- בן אדם - שרית חדד lyrics
- sempurna - naim daniel lyrics
- clean it up - open mike eagle lyrics
- curly cue - melanie martinez lyrics
- original butterscotch confection - open mike eagle lyrics
- masum adam - yeis sensura lyrics
- мурас - мирбек атабеков lyrics
- disintergrate - jayneto lyrics