
mmege - flavour lyrics
mmege mmege, my beautiful baby
mmege mmege, stainless baby
mmege amaka, ugegbe oyibo
mmege aputa o, ora obodo le le
aru ka kwo nwa
udara mmicha
i fu ukwu mmege, i ga danata
mkpuru iru mmege, i ga danata
nwa mu fulu gbaga
mmege mmege
ife di iche e rika o x4 (the difference is clear)
mmege mmege, mmege ajebo
mmege mmege, ego oyibo
she no dey tire, baby na fire
i na fulu regalia?
hollandis attire
mmege aputa, kiliwe mmege
selebobo eh
nekene nwata di mma ga egbu mmadu o
unu a funa nwata di mma ga egbu mmadu le le oo
oyoko mmege, ovoko mmege x4
ije’m ga laa, anyi ejewe x2
mmili no na enuigwe biko ezona, mmege aputa
ofulu oka nwa bialu ije, i fugo kwa mmege?
you will scatter. chimelueze, i fugo kwa mmege?
aru ka kwo nwa
udara mmicha
solu’m tibe
ife e rika o
solu’m tibe
mmege mmege
ife di iche e rika o x4 (the difference is clear)
Random Song Lyrics :
- dopeboy$ - gastoniaboys lyrics
- goodtime (feat. lorine chia & machine gun kelly) - ev lyrics
- ferdinand ii - no pasaràn - greis lyrics
- supereroi - andra măruţă lyrics
- não aguentam - sobv jaytee lyrics
- netflixxx (prod. bearn) - nïhil_ official_ lyrics
- en las olas - natalie perez lyrics
- lately - charlie winston lyrics
- speak to me - 15-60-75 (the numbers band) lyrics
- struggle - curse lyrics