
o ga-adi mma - somie lyrics
verse 1:
ekele diri chineke na anyi furu ubochi taata
maka na onye di ndu na*enwe olileanya maka echi
ofioro afio na ndu gi taata i ma ka o ga*adi echi?
ngwa nwelu chukwu ndidi, ife ka ga*abanyesi
ife ka ga*adabasi
pre*chorus:
(aaaah eeeh)
tukwasi obi na chukwu
echi ga*abu echi oma n’ime ndu gi
(aaaah eeeh)
asim tukwasi obi na chukwu
na nke furu efu nokwa n’uzo abia
chorus 1:
ogu na mgba kariri n’ezinulo (o ga*adi mma)
oribidoro gi imagh ife i na*emezi (o ga*adi mma)
nwa gi rapuru gi gbakwuru onye ozo (o ga*adi mma)
o na*egbu gi n’ukwu afufu erikazi
o ga*adi mma, o ga*adi mma
emesia o ga*adi mma
ote aka oji di njo, emesia o ga*adi mma
verse 2:
o na*afio nu, o na*akpotu, ogbajuru doro nu
ifufe na*efe, anwu na*eti, ifolu chi omebe nu
biko butuo, abazi na mba nke gi amaka nu
ife sizie ike, jisi ike saghe onu kwue
i have a very big god oo, he’s always by my side
a very big god oo by my side by my side
i have a very big god oo, he’s always by my side
a very big god oo by my side oo
pre*chorus:
(aaah eeeh)
tukwasi obi na chukwu
echi ga*abu echi oma n’ime ndu gi
(aaah eeeh)
asim tukwasi obi na chukwu
na nke furu efu nokwa n’uzo abia
chorus 1:
ogu na mgba kariri n’ezinulo (o ga*adi mma)
oribidoro gi imagh ife i na*emezi (o ga*adi mma)
nwa gi rapuru gi gbakwuru onye ozo (o ga*adi mma)
o na*egbu gi n’ukwu afufu erikazi
o ga*adi mma, o ga*adi mma
emesia o ga*adi mma
ote aka oji di njo, emesia o ga*adi mma
chorus 2:
ebochiri gi onu ma aka gi di ocha (o ga*adi mma)
irikatalu na table ribe n’ala (o ga*adi mma)
a kuru gi ka tinker n’ulo be di gi (o ga*adi mma)
ubiam edunalu gi na village gi
o ga*adi mma, o ga*adi mma
emesia o ga*adi mma
ote aka oji di njo, emesia o ga*adi mma
Random Song Lyrics :
- garnement - odezenne lyrics
- epilogue (bienvenue) - an'om lyrics
- strangers - captain morg lyrics
- peace - warptech & soulfy lyrics
- down - chiddy bang lyrics
- behind the wall - gotham lyrics
- poetic justice - irénikassé lyrics
- и это проблема? (is that a problem?) - saydexxx lyrics
- kovan pojan blues - popeda lyrics
- weihnachten zu zweit - sophie (deu) lyrics