
mpandia - tidinz lyrics
Loading...
i am the beast from the east
aint n-body on my level
oke okwu adiro n’uka mgbede
o so gi bute ladder i ma nlu my level
osama bin laden n’asi na m di hardened because o kwa onu ka m ji agbado isi
repping from now to eternity
ndi ochi ge kwaa nu nti
ejidighi ihe a n’agba n’anya agba na nti.
i am the beast from the east
a tuuru afo ime m n’ime ohia
o buru na ito ebe m to nwanne men a ka go ita gi maka i bu anu ohia.
stacking major.
these n-gg-s aint on my levels
ihe ha n’enwete in a year ka m n’enwete just in 10 days
Random Song Lyrics :
- glitch - plava sombrilla lyrics
- ego - dark1saac lyrics
- 1 beat 25 canciones - sute (arg) lyrics
- i saw mommy kissing santa claus - matt watson lyrics
- renașterea - chimie lyrics
- sincérité - boss vlady lyrics
- 불면증 (insomnia) - dvwn lyrics
- real talk - not rappers lyrics
- vilks - dzelzs vilks lyrics
- free time - jodye joe lyrics