lirikcinta.com
a b c d e f g h i j k l m n o p q r s t u v w x y z 0 1 2 3 4 5 6 7 8 9 #

lirik lagu ukene – 2y mexino

Loading...

adizim ukene

adizim ukene

adizim ukene

adizim ukene

adizim ukene

adizim ukene

adizim ukene

ora obodo gbatakene

street fulukene

the boy dizi ukene

egwu m egwu ekele

uto ya bili bili

cash m mili mili
long ka eriri

nature ya gili gili

straight forward silili

ijem awelele

rapm edemede

maka orugo n’omume

nwa bialu ije nwe ununa

onye onye oruru ñwuriba

anyi mpapu anyi achuba

de moni suo anyi akuba

egwu m na atom

ndi ocha na achom

bill gate na akpom
ego adi akom

welunu ka ofom

nju unu abia yooomu

omasigi inyetum

unu apughi ikwatum

ekelebe n’eche m

na aka ndi isi ka ana ekpe m

nsi ha na ha ha enwetem

ooo ka ha n’ekwe m

atuu mu ha na agba nkiri

ife n’tinye aka nweee mmiri

ana enyem way ka anu eriri

n’egwu ka oshimili
the flow dikwanu omini

k!ller ka obejiri

shutdown okwechiri

egwu m bad egwu ekpili

ha amalo n’mdi ukene

nno ka fa fuu ha ekwere

ndi owute ebebe

okaa n’ikpe anyi ekpebe

obaa n’ime anyi echebe

obute ife anyi eribe

umu asa tuo ha anwuba

the street fuu ha ekobe

efcc bia ha naba

kpoo ndi isi fa anyi asuba

mbute anya anyi achaba

jonsin pia gi inaba

adim bad

my way hard

kuo my game ka may*hard

over u i mad

ehh ehh ehh shaking ya body

ukene boy fuu nne biakwa

baby u fine but u be lekpa

u cos wahala nne nekwa

u dey bad afumu ife ina emekwa

besides ife ibu n’atokwa

n*ggas n’agba izu akuko gi ka ha n’atokwa

onye igash*te ona anwukwa

adizim ukene

adizim ukene

adizim ukene

adizim ukene

adizim ukene

adizim ukene

adizim ukene

the boy di woske ife ona ana just ito

my childhood per minute ife n’añwu bobo ito

others yi pant 7 color munwa yi nke color ito

checkizie my swag iga afu n’otoo uto

okwu agwugom n’onu still enwe mu akuko nga ago

okpu isi ona n’imalo akpu kozi aguba gi adilo nko

ife ncho ikwu but ni**az fa ncha ka n’ebum akpo

mgbe nga eji iwe with onuma fa ga ago

m upgrade okpo nga enye gi guy oga afo

imano street kanyi noo ya melu oji ato

mgbe nga agbanwelugi ya iga enwete ife ina acho

guys n’chill kwa

lines n’busrt kwa

guys m lines m

jazzm na eroll kwa

biz m no fold kwa

track n’egoes kwa

chicks m babes m

fa ncha ka n’bounce kwa

blessing m ga shower kwa

time mu ga arun kwa

n*ggax na ball kwa

hands fa no fall kwa

ndi ocha na call kwa

d flow na adaba kwa

fans mu ga joy kwa

their hood ga smoke kwa

my dp must finer kwa

ntuo n’my street kwa

my area go scatter kwa

mua sef go hammer kwa

swag m na top kwa

news m ga shock kwa

punch m line m na onwe ya na speed kwa

2y na ewusakwa n*ggas ya na ball kwa

bamidele di ukene

thunder ” ”

illegal g ” ”

frizkid “”

wizzjerry “”

stunflexx “”

respect “”

t*bill “”

squatter man “”

highness “”

taaaa

ana akpom 2y mexino

onye okwu anyi

oru oru anyi

ego ego oga

haaa! nwanne ehh

street gee

lirik lagu lainnya :

YANG LAGI NGE-TRENDS...

Loading...