lirikcinta.com
a b c d e f g h i j k l m n o p q r s t u v w x y z 0 1 2 3 4 5 6 7 8 9 #

lirik lagu chinenye nwa – chioma jesus

Loading...

nwa bu onyinyechukwu

adira funyananya

adi ga eme ya n0ba

adi ga eme ya nike

chineye nwa

nwa bu onyinyechukwu

obu chukwu na nye nwa

nwa bu onyinyechukwu (3x)

adi ** zu nwa nanya oh

nwa bu onyinyechukwu

*** ne nye nwa oh

nwa bu onyinyechukwu

imana nozigi ne nye nwa oh
nwa bu onyinyechukwu

ima na *** ne nye nwa oh

nwa bu onyinyechukwu

ebube dike nanya

obu gi na nye nwa

ojoba na kpu nwa n’afo

obu gi na nye nwa

chinaza mekpere

obu gi na nye nwa

okwa gi nyere *** nwa

okwa gi nyere stella nwa

obugi nyere elizabeth nwa

nwa bu onyinye chukwu
onye na nye efo

obugi nyere richard nwa

obugi nyere mary nwa

nwa bu *** n’aka

ojugi onye na nye nwa

so so gi na nye nwa

anyi mechie onu gi

jehovah ga elesa gi oh

oge chukwu ka mma

nwa bu onyinye

so chukwu na enye nwa oh

nwa bu onyinyechukwu

madu ** n’enye nwa eh
nwa bu onyinyechukwu

sisterm cheru oge lu oh

nwa bu onyinyechukwu

brotherm cheru oge lu oh

nwa bu onyinyechukwu

*** nyoba chukwu ole oh

nwa bu onyinyechukwu

jehovah hanah *** oh

nwa bu onyinyechukwu

jehovah sarah ga nye gi nwa oh

nwa bu onyinyechukwu

chukwu na enye nwa oh

nwa bu onyinyechukwu (2x)

chine nye nwa

chine so okwu

bia saram okwu ekwenam

onokoro n’uwale

okwa chiyaka koroya oh

jehovanu bia

nia saram okwu abaram

chine nye ego

obugi ne nye uba

ihe nine maram nuwa anyi lezi gin aka nweriah

ulelu eh, ulala eh

akunuba na yeli le

obu chukwu n’nye ya

mma na ya disi

onye nwelu ***

na ihe om anile di chukwu naka

aka chukwu ka ha si abia

oge chukwu ka mma

onye *** mechie onu gi

jehovah ga sara gi okwu

chimu ga eluta gi

chukwu na nye nwa ewo

nwa bu onyinye chukwu

obu chukwu na nye ego

nwa bu onyinyechukwu

obu ya nena akunuba eh

nwa bu onyinyechukwu

obu ya ne bulia enu eh

nwa bu onyinyechukwu

obu ya na sa okwu oh

nwa bu onyinyechukwu

obuya na saya emere

nwa bu onyinyechukwu

jehovah saru umu nwanyi okwu oh

nwa bu onyinyechukwu

elumawe mara ***

nwa bu onyinyechukwu

jehovah biko nye anyi nwa oh

nwa bu onyinyechukwu

jehovah ge nye go ejima ta

nwa bu onyinyechukwu

ichoro ato chimu ga nye gi ya oh

nwa bu onyinyechukwu

ichokwa ano oga bute gin aka oh

odigi ye kariri chim lebube

nwa bu onyinyechukwu

chine nye nwa oh

nwa bu onyinyechukwu

lirik lagu lainnya :

YANG LAGI NGE-TRENDS...

Loading...