lirikcinta.com
a b c d e f g h i j k l m n o p q r s t u v w x y z 0 1 2 3 4 5 6 7 8 9 #

lirik lagu akwukwo ndu – elveektor

Loading...

akwukwo ndu lyrics
chee
chee
akwụkwọ ndu ka anyi na achọ
hey
akwụkwọ ndu
uh
ok
ah
ịdi very very good on the microphone (okay)
sars want to check your phone
onye mebe nke ya is all i know
adighi m ekwe di ka ndia gwa m what to know
ọ kwa isi na inweterọ the memo
mr undull gbanite the cello
ọku traffic achago kwanu yellow
anyi nọ na uzọ ife anyi na achọzi bu ego
ịnulu rumour na anyi na afuzi nnukwu ego
ịbialu chevron na eso sọ ndi ji ego
ịchọrọ heaven and ịchọrọ inwu
ịchọrọ idi super karia super eagle
people che na anyi na araru by 10
i stay up all night every night i just do my thing
(do your thing n*gga)

akwụkwọ ndu ka anyi na achọ
rake it eh
rake it (i dey tеll you)
akwụkwọ ndu
rake it
eh
rake it up
akwụkwọ ndu ka anyi na achọ
rake it еh
rake it
akwụkwọ ndu
rake it eh
rake it up
rake it
akwụkwọ ndu ka anyi na achu
ọburu asa ka ịna achu gaa na azu n*gga
akụkọ oṅu ka anyi na akọ
we making life easy by saving (by saving n*gga)
you spend all your last card (card)
ịmarọ na rainy season na abia cheee (chee)
they’re calling you bad guy (bad guy)
anyi afugo nke kari tom ford (tom ford)
afuru m flipstar and i comport (comport)
freeway for men wey dey come forth
onye nku onye nku wassup
anyi si inter*house sports bulu world cup
agriculture must to pay me
anyi nọ in the bush maka

akwụkwọ ndu ka anyi na achọ
rake it eh
rake it
akwụkwọ ndu
rake it
eh
rake it up
akwụkwọ ndu ka anyi na achọ
rake it eh
rake it
akwụkwọ ndu
give it to me
rake it eh
rake it up
rake it
ọburu na iji m ugwọ biko pay me
weputa ya sharp sharp
make you pay me iyoo
ana eje nyahu eje
steady ahead and anyi makwa ebe anyi na eje iyoo
nwanne kee nke ana eme steady upgrade ịmana gokus gonyelu m hero
ana enwe obodo enwe ana enwe obodo when we pop sh*t for quilox
and i will never look down on any man
nwoke bu nwoke since the early man
ya melu anonymous ji tinyelum aka sị mu guy use it and tell no man
ometu gi na obi nwanne give back
street need the love and a gift bag
aguru na agu ndia ọburọ six pack
oburu na your guy bu guy e go give am
we no get time for a greedy ass n*gga
maka

akwụkwọ ndu ka anyi na achọ
rake it eh
rake it
akwụkwọ ndu
rake it
eh
rake it up
akwụkwọ ndu ka anyi na achọ
rake it eh
rake it steady
akwụkwọ du
steady
rake it up
rake it

lirik lagu lainnya :

YANG LAGI NGE-TRENDS...

Loading...